Jenesis 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma ụmụ ndị iko Ebreham mụụrụ ya, Ebreham nyere ha onyinye.+ O wee zipụ ha, mgbe ya onwe ya ka nọ ndụ, ka ha pụọ n’ebe Aịzik nọ+ gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ala Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+ 2 Samuel 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eze wee pụọ, ndị ezinụlọ ya niile sochikwara ya,+ eze wee hapụ ndị inyom iri, bụ́ ndị iko ya,+ ka ha na-elekọta ụlọ. 1 Ihe E Mere 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a niile bụ ụmụ Devid ma e wezụga ụmụ ndị iko ya mụrụ, nakwa Tema+ nwanne ha nwaanyị.
6 ma ụmụ ndị iko Ebreham mụụrụ ya, Ebreham nyere ha onyinye.+ O wee zipụ ha, mgbe ya onwe ya ka nọ ndụ, ka ha pụọ n’ebe Aịzik nọ+ gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ala Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+
16 Eze wee pụọ, ndị ezinụlọ ya niile sochikwara ya,+ eze wee hapụ ndị inyom iri, bụ́ ndị iko ya,+ ka ha na-elekọta ụlọ.