1 Ihe E Mere 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee bịaruo ebe nzọcha mkpụrụ nke Kaịdọn,+ Ọza wee matịa aka jide Igbe ahụ,+ n’ihi na ọ fọrọ nke nta ka ehi ndị ahụ mee ka ọ daa.
9 Ha wee bịaruo ebe nzọcha mkpụrụ nke Kaịdọn,+ Ọza wee matịa aka jide Igbe ahụ,+ n’ihi na ọ fọrọ nke nta ka ehi ndị ahụ mee ka ọ daa.