Ndị Ikpe 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+ Ndị Ikpe 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee bụrụ ndị e ji ele Izrel ule+ iji mara ma hà ga-erube isi n’iwu Jehova nyere ndị nna ha site n’aka Mozis.+ Abụ Ọma 89:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị onye iro ga na-anara ya ụtụ,+Ọ dịghịkwa nwa ajọ omume ọ bụla ga-emekpa ya ahụ́.+
14 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee nyefee ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe,+ ha wee na-akwakọrọ ihe ha; o wee were ha resị ndị iro ha gbara ha gburugburu,+ ha enweghịkwa ike iguzo n’ihu ndị iro ha.+
4 Ha wee bụrụ ndị e ji ele Izrel ule+ iji mara ma hà ga-erube isi n’iwu Jehova nyere ndị nna ha site n’aka Mozis.+