2 Samuel 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo n’abalị ahụ na okwu+ Jehova ruru Netan ntị, sị: 1 Ihe E Mere 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Netan wee gwa Devid okwu dị ka okwu ndị a niile si dị nakwa dị ka ọhụụ a dum si dị.+ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+