1 Ihe E Mere 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na gị onwe gị, Chineke m, ekpugheworo ohu gị nzube gị iwuru ya ụlọ.+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee ike ikpe ekpere n’ihu gị. Abụ Ọma 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+Dozie obi ha.+Jiri ntị gị nụrụ,+
25 N’ihi na gị onwe gị, Chineke m, ekpugheworo ohu gị nzube gị iwuru ya ụlọ.+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee ike ikpe ekpere n’ihu gị.