1 Samuel 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Devid wee napụta ihe niile ndị Amalek buuru,+ Devid napụtakwara ndị nwunye ya abụọ.