1 Samuel 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl na ụmụ ya atọ na onye na-eburu ya ihe agha, ọbụna ndị ikom ya niile, wee si otú a nwụkọta ọnụ n’ụbọchị ahụ.+ 1 Ihe E Mere 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl na ụmụ ya atọ wee si otú a nwụọ,+ ndị ụlọ ya niile nwụkọtara ọnụ.
6 Sọl na ụmụ ya atọ na onye na-eburu ya ihe agha, ọbụna ndị ikom ya niile, wee si otú a nwụkọta ọnụ n’ụbọchị ahụ.+