2 Samuel 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom Joab+ na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ na ndị dike niile wee soro ya; ha wee si na Jeruselem pụọ ịchụ Shiba nwa Bikraị.
7 Ndị ikom Joab+ na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ na ndị dike niile wee soro ya; ha wee si na Jeruselem pụọ ịchụ Shiba nwa Bikraị.