2 Samuel 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ ada Eya.+ E mesịa, Ish-boshet+ sịrị Abna: “Gịnị mere i ji dinaa iko+ nna m?” 1 Ndị Eze 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+
7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ ada Eya.+ E mesịa, Ish-boshet+ sịrị Abna: “Gịnị mere i ji dinaa iko+ nna m?”
22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+