2 Ndị niile ihe na-esiri ike+ na ndị niile nwere onye ha ji ụgwọ+ nakwa ndị niile ihe na-ewute ná mkpụrụ obi+ wee malite izukọta n’ebe ọ nọ,+ o wee bụrụ onyeisi ha;+ ndị ikom ya na ha nọ wee dị ihe dị ka narị anọ.
12Ndị a bụ ndị bịakwutere Devid n’ime Ziklag+ mgbe ọ na-enweghị ike ịgagharị otú o si masị ya n’ihi Sọl+ nwa Kish; ha sokwa ná ndị dike ya,+ ndị na-enyere ya aka n’ibu agha,