Ekliziastis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ịhụnanya ha na ịkpọasị ha na ekworo ha alaworị n’iyi,+ ọ dịkwaghị òkè ha nwere ruo mgbe ebighị ebi n’ihe ọ bụla a ga-eme n’okpuru anyanwụ.+ Aịzaya 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha anwụọla; ha agaghị adị ndụ.+ Ha bụ ndị na-adịghị ndụ,+ ha agaghị ebili.+ N’ihi ya, ị tụgharịwo chee ihu n’ebe ha nọ ka i wee laa ha n’iyi, ka a ghara ịkpọtụkwa ha aha.+
6 Ịhụnanya ha na ịkpọasị ha na ekworo ha alaworị n’iyi,+ ọ dịkwaghị òkè ha nwere ruo mgbe ebighị ebi n’ihe ọ bụla a ga-eme n’okpuru anyanwụ.+
14 Ha anwụọla; ha agaghị adị ndụ.+ Ha bụ ndị na-adịghị ndụ,+ ha agaghị ebili.+ N’ihi ya, ị tụgharịwo chee ihu n’ebe ha nọ ka i wee laa ha n’iyi, ka a ghara ịkpọtụkwa ha aha.+