1 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jesi mekwara ka Shama+ gafere, ma ọ sịrị: “Ọ bụghịkwa onye a ka Jehova họọrọ.” 1 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jesi amụọ Elayab+ bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, na Shimia+ nwa ya nke atọ,