-
2 Samuel 13:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 Otú ọ dị, Jehọnadab+ nwa Shimea,+ nwanne Devid, zara, sị: “Ka onyenwe m ghara iche na ọ bụ ụmụ okorobịa niile, bụ́ ụmụ ndị ikom eze, ka ha gburu, n’ihi na ọ bụ naanị Amnọn nwụrụ,+ n’ihi na ọ bụ Absalọm nyere iwu, e wee mee ihe a dị ka ihe a kara aka+ malite n’ụbọchị o wedara+ Tema nwanne ya nwaanyị ala.+
-