Abụ Ọma 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha na-agwa ibe ha okwu ụgha;+Ha na-eji egbugbere ọnụ ire ụtọ+ ekwu okwu ọbụna n’ihu abụọ.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya. Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ 2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+
10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+