Ilu 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+ Ndị Rom 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ụdị ndị dị otú ahụ abụghị ndị ohu nke Onyenwe anyị Kraịst, kama ha bụ ndị ohu nke afọ ha;+ sitekwa n’okwu ire ụtọ+ na okwu ịja mma,+ ha na-arafu obi nke ndị na-adịghị aghụghọ. 2 Pita 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+
9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+
18 N’ihi na ụdị ndị dị otú ahụ abụghị ndị ohu nke Onyenwe anyị Kraịst, kama ha bụ ndị ohu nke afọ ha;+ sitekwa n’okwu ire ụtọ+ na okwu ịja mma,+ ha na-arafu obi nke ndị na-adịghị aghụghọ.
3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+