2 Samuel 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Shimiaị+ nwa Gira+ onye ebo Benjamin, bụ́ onye si Bahurim,+ mere ngwa ngwa soro ndị ikom Juda gbadaa izute Eze Devid. 1 Ndị Eze 2:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Eze wee gaa n’ihu ịgwa Shimiaị, sị: “Gị onwe gị maara ihe ọjọọ dum nke obi gị maara nke ọma na i mere Devid nna m;+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ ahụ i mere.+
16 Shimiaị+ nwa Gira+ onye ebo Benjamin, bụ́ onye si Bahurim,+ mere ngwa ngwa soro ndị ikom Juda gbadaa izute Eze Devid.
44 Eze wee gaa n’ihu ịgwa Shimiaị, sị: “Gị onwe gị maara ihe ọjọọ dum nke obi gị maara nke ọma na i mere Devid nna m;+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ ahụ i mere.+