Ọpụpụ 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Akọchala Chineke,+ abụkwala onyeisi n’etiti ndị gị ọnụ.+ Ọrụ Ndịozi 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Pọl wee sị: “Ụmụnna m, amaghị m na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà. N’ihi na e dere, sị, ‘Ekwula okwu ọjọọ banyere onye na-achị ndị gị.’”+
5 Pọl wee sị: “Ụmụnna m, amaghị m na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà. N’ihi na e dere, sị, ‘Ekwula okwu ọjọọ banyere onye na-achị ndị gị.’”+