Diuterọnọmi 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma Saịhọn eze Heshbọn ekweghị ka anyị si n’ala ya gafere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị kwere ka mmụọ ya sie ike+ nakwa ka obi kpọọ ya nkụ, ka o wee nyefee ya n’aka gị dị nnọọ ka ọ dị taa.+ 2 Ihe E Mere 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Amazaya egeghị ntị; n’ihi na o si n’aka ezi Chineke+ ka o wee nyefee ha n’aka ya, n’ihi na ha chọrọ chi dị iche iche nke Idọm.+ Abụ Ọma 91:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,+Ka ha chee gị nche n’ụzọ gị niile.+
30 Ma Saịhọn eze Heshbọn ekweghị ka anyị si n’ala ya gafere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị kwere ka mmụọ ya sie ike+ nakwa ka obi kpọọ ya nkụ, ka o wee nyefee ya n’aka gị dị nnọọ ka ọ dị taa.+
20 Ma Amazaya egeghị ntị; n’ihi na o si n’aka ezi Chineke+ ka o wee nyefee ha n’aka ya, n’ihi na ha chọrọ chi dị iche iche nke Idọm.+