1 Ihe E Mere 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sọlọmọn mụrụ Rehoboam,+ Rehoboam amụọ Abaịja,+ Abaịja amụọ Esa,+ Esa amụọ Jehọshafat,+ 2 Ihe E Mere 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom na-enweghị ihe ha na-arụ,+ bụ́ ndị na-abaghị n’ihe,+ wee sonyere ya. N’ikpeazụ, ike ha karịrị nke Rehoboam nwa Sọlọmọn, mgbe Rehoboam+ ka bụ nwata obi na-esighị ike,+ o nweghị ike iguzogide ha. Matiu 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn amụọ Rehoboam;+Rehoboam amụọ Abaịja;Abaịja+ amụọ Esa;+
7 Ndị ikom na-enweghị ihe ha na-arụ,+ bụ́ ndị na-abaghị n’ihe,+ wee sonyere ya. N’ikpeazụ, ike ha karịrị nke Rehoboam nwa Sọlọmọn, mgbe Rehoboam+ ka bụ nwata obi na-esighị ike,+ o nweghị ike iguzogide ha.