2 Ihe E Mere 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze wee zaa ha n’olu ike.+ Eze Rehoboam wee hapụ ndụmọdụ+ ahụ ndị okenye nyere ya,+ Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+