1 Ndị Eze 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee sị Jeroboam: “Chịrị iberibe iri; n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee m na-adọkapụ alaeze n’aka Sọlọmọn, m ga-enyekwa gị ebo iri.+ Ilu 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi mmadụ nwere ike ichepụta ụzọ ya,+ ma ọ bụ Jehova na-eduzi nzọụkwụ ya.+
31 O wee sị Jeroboam: “Chịrị iberibe iri; n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee m na-adọkapụ alaeze n’aka Sọlọmọn, m ga-enyekwa gị ebo iri.+