2 Ihe E Mere 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu agbagola ibuso ụmụnne unu agha.+ Laghachinụ, onye ọ bụla n’ụlọ ya, n’ihi na ihe a na-emenụ si m n’aka.”’”+ Ha wee rube isi n’ihe Jehova kwuru wee ghara ịga buso Jeroboam agha.+
4 ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu agbagola ibuso ụmụnne unu agha.+ Laghachinụ, onye ọ bụla n’ụlọ ya, n’ihi na ihe a na-emenụ si m n’aka.”’”+ Ha wee rube isi n’ihe Jehova kwuru wee ghara ịga buso Jeroboam agha.+