1 Ndị Eze 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+ 2 Ndị Eze 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma Jihu elezighị anya were obi ya dum+ jee ije n’iwu Jehova bụ́ Chineke Izrel. Ọ hapụghị mmehie Jeroboam ji mee ka Izrel mehie.+ 2 Ndị Eze 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dọkapụrụ Izrel n’ụlọ Devid, ha wee mee Jeroboam+ nwa Nibat eze; Jeroboam wee mee ka Izrel kwụsị iso Jehova, o wee mee ka ha mee mmehie dị ukwuu.+
34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+
31 Ma Jihu elezighị anya were obi ya dum+ jee ije n’iwu Jehova bụ́ Chineke Izrel. Ọ hapụghị mmehie Jeroboam ji mee ka Izrel mehie.+
21 N’ihi na ọ dọkapụrụ Izrel n’ụlọ Devid, ha wee mee Jeroboam+ nwa Nibat eze; Jeroboam wee mee ka Izrel kwụsị iso Jehova, o wee mee ka ha mee mmehie dị ukwuu.+