7 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ,+ ezi Chineke wee gbuo+ ya n’ebe ahụ maka omume enweghị nsọpụrụ o mere, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’akụkụ igbe ezi Chineke.+
2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ bụrụkwa onye na-abọ ọbọ; Jehova na-abọ ọbọ,+ na-ewekwa iwe.+ Jehova ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro+ ya, ọ na-eweso ndị iro+ ya iwe.