2 Ihe E Mere 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ike adịkwaghị+ Jeroboam n’ụbọchị Abaịja; kama Jehova tiri ya ihe otiti,+ o wee nwụọ. Job 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+
12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+