23 Ha onwe ha kwa wee na-ewuru onwe ha ebe dị elu+ na ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
18 M wee gwa ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu ejela ije n’ụkpụrụ nna nna unu hà,+ unu edebekwala mkpebi ikpe ha,+ unu ejikwala arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+