24 O wee na-akpọkọta ndị ikom ka ha dụnyere ya úkwù, o wee ghọọ onyeisi ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga, mgbe Devid gburu ha.+ Ya mere, ha gara Damaskọs+ wee biri n’ime ya, malitekwa ịchị na Damaskọs.
5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’