1 Ndị Eze 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Site n’ọnụ Jihu nwa Hanenaị onye amụma, okwu Jehova bịakwasịrị Beasha na ụlọ ya,+ n’ihi ihe ọjọọ niile o mere n’anya Jehova site n’iji ihe aka ya mere+ kpasuo ya iwe,+ ka o wee dịrị ka ụlọ Jeroboam, nakwa n’ihi na o gburu ya.+
7 Site n’ọnụ Jihu nwa Hanenaị onye amụma, okwu Jehova bịakwasịrị Beasha na ụlọ ya,+ n’ihi ihe ọjọọ niile o mere n’anya Jehova site n’iji ihe aka ya mere+ kpasuo ya iwe,+ ka o wee dịrị ka ụlọ Jeroboam, nakwa n’ihi na o gburu ya.+