Jenesis 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebreham wee gwa onye na-ejere ya ozi, bụ́ onye kasị mee okenye n’ezinụlọ ya, onye na-elekọta ihe niile o nwere, sị:+ “Biko, tinye aka gị n’okpuru apata ụkwụ m,+ Jenesis 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe Josef wee na-amasị ya, Josef wee na-ejere ya ozi mgbe niile, o wee mee ya onye na-elekọta ụlọ ya,+ o nyefekwara ya ihe niile o nwere.
2 Ebreham wee gwa onye na-ejere ya ozi, bụ́ onye kasị mee okenye n’ezinụlọ ya, onye na-elekọta ihe niile o nwere, sị:+ “Biko, tinye aka gị n’okpuru apata ụkwụ m,+
4 Ihe Josef wee na-amasị ya, Josef wee na-ejere ya ozi mgbe niile, o wee mee ya onye na-elekọta ụlọ ya,+ o nyefekwara ya ihe niile o nwere.