1 Ndị Eze 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọmraị wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova ma mee ihe dị njọ karịa ndị niile bu ya ụzọ.+ 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+ 2 Ndị Eze 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ naanị na ọ bụghị dị ka nna ya+ ma ọ bụ dị ka nne ya, ma o wepụrụ ogidi nsọ+ Bel nke nna ya rụrụ.+
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ naanị na ọ bụghị dị ka nna ya+ ma ọ bụ dị ka nne ya, ma o wepụrụ ogidi nsọ+ Bel nke nna ya rụrụ.+