Abụ Ọma 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Zobe ha n’ebe nzuzo gị,+Ka ha ghara ịdaba n’aka ndị mmadụ jikọrọ aka.+Zobe ha n’ụlọ ndò gị ka ha zere ire na-ese okwu.+ Abụ Ọma 83:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ji aghụghọ na-agbara ndị gị izu;+Ha na-agbakwara ndị gị e zobere ezobe izu.+
20 Zobe ha n’ebe nzuzo gị,+Ka ha ghara ịdaba n’aka ndị mmadụ jikọrọ aka.+Zobe ha n’ụlọ ndò gị ka ha zere ire na-ese okwu.+