Job 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ị nọ na-ede ihe ndị dị ilu megide m,+Ị na-emekwa ka m taa ahụhụ n’ihi ihe m metara n’oge okorobịa.+
26 N’ihi na ị nọ na-ede ihe ndị dị ilu megide m,+Ị na-emekwa ka m taa ahụhụ n’ihi ihe m metara n’oge okorobịa.+