31 Joash+ wee gwa ndị ahụ niile na-emegide ya,+ sị: “Ọ̀ bụ unu ka ọ dịịrị ikpechitere Bel ọnụ ya iji hụ ma ùnu ga-azọpụta ya? E kwesịrị igbu onye ọ bụla kpechitere ọnụ ya, ọbụna n’ụtụtụ a.+ Ọ bụrụ na ọ bụ Chineke,+ ya kpere ọnụ ya,+ n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”