Levitikọs 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. Ndị Ikpe 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si n’oké nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Ma mmụọ ozi Jehova pụrụ, ọ hụghịkwa ya ọzọ. 2 Ihe E Mere 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.
24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si n’oké nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Ma mmụọ ozi Jehova pụrụ, ọ hụghịkwa ya ọzọ.
7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.