2 Ndị Eze 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ụmụ ndị amụma nọ na Jeriko hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha malitere ịsị: “Mmụọ+ Ịlaịja adakwasịwo Ịlaịsha.” Ha wee bịa izute ya wee kpọọrọ ya isiala.+
15 Mgbe ụmụ ndị amụma nọ na Jeriko hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha malitere ịsị: “Mmụọ+ Ịlaịja adakwasịwo Ịlaịsha.” Ha wee bịa izute ya wee kpọọrọ ya isiala.+