17 O wee sị: “Meghee windo nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ.” O wee meghee ya. N’ikpeazụ, Ịlaịsha sịrị: “Gbaa!” O wee gbaa. O wee sị: “Akụ́ nzọpụta nke Jehova, ee, akụ́ nzọpụta+ nke a ga-agba Siria! Ị ga na-egbukwa ndị Siria n’Efek+ ruo mgbe ha gwụchara.”