Joshụa 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo n’ụbọchị nke asaa, ha biliri n’isi ụtụtụ ozugbo chi bọrọ, wee gaa obodo ahụ gburugburu otú ha na-eme, ugboro asaa. Naanị n’ụbọchị ahụ ka ha gara obodo ahụ gburugburu ugboro asaa.+
15 O wee ruo n’ụbọchị nke asaa, ha biliri n’isi ụtụtụ ozugbo chi bọrọ, wee gaa obodo ahụ gburugburu otú ha na-eme, ugboro asaa. Naanị n’ụbọchị ahụ ka ha gara obodo ahụ gburugburu ugboro asaa.+