1 Ndị Eze 20:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otu nwoke, nke bụ́ otu n’ime ụmụ ndị amụma,+ gwara enyi ya dị ka Jehova kwuru,+ sị: “Biko, tie m ihe.” Ma nwoke ahụ jụrụ iti ya ihe.
35 Otu nwoke, nke bụ́ otu n’ime ụmụ ndị amụma,+ gwara enyi ya dị ka Jehova kwuru,+ sị: “Biko, tie m ihe.” Ma nwoke ahụ jụrụ iti ya ihe.