1 Ndị Eze 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, Ehab batara n’ụlọ ya, nọrọ ná mwute ma gbarụọ ihu n’ihi okwu Nebọt onye Jezril gwara ya, mgbe ọ sịrị: “Agaghị m enye gị ihe nketa nna nna m hà.” O wee dinara n’ihe ndina ya, ma chee ihu ya ebe ọzọ,+ o righịkwa nri. Abụ Ọma 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a kwa, unu ndị eze, jirinụ nghọta mee ihe;Kwenụ ka a gbazie unu, unu ndị ikpe nke ụwa.+
4 N’ihi ya, Ehab batara n’ụlọ ya, nọrọ ná mwute ma gbarụọ ihu n’ihi okwu Nebọt onye Jezril gwara ya, mgbe ọ sịrị: “Agaghị m enye gị ihe nketa nna nna m hà.” O wee dinara n’ihe ndina ya, ma chee ihu ya ebe ọzọ,+ o righịkwa nri.