Aịzaya 58:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu na-ebu ọnụ iji na-ese okwu ma na-alụ ọgụ,+ nakwa iji na-akụ ajọ ọkpọ.+ Ọ̀ bụ na unu anọghị na-ebu ọnụ ma na-eche na ọ bụ mgbe a ga-anọ n’elu nụ olu unu?
4 Unu na-ebu ọnụ iji na-ese okwu ma na-alụ ọgụ,+ nakwa iji na-akụ ajọ ọkpọ.+ Ọ̀ bụ na unu anọghị na-ebu ọnụ ma na-eche na ọ bụ mgbe a ga-anọ n’elu nụ olu unu?