Habakọk 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enwetara ụlọ ya uru ọjọọ,+ iji kpaa akwụ ya n’ebe dị elu, ka e wee napụta ya n’ọdachi!+
9 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enwetara ụlọ ya uru ọjọọ,+ iji kpaa akwụ ya n’ebe dị elu, ka e wee napụta ya n’ọdachi!+