Ọpụpụ 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’ihe mberede a, ị ga-eme ka mkpụrụ obi laara mkpụrụ obi,+ Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+