1 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 lee, m na-ekpochapụ Beasha na ụlọ ya, m ga-emekwa ka ụlọ ya dịrị ka ụlọ Jeroboam nwa Nibat.+ 1 Ndị Eze 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na mgbe ọ malitere ịchị, ozugbo ọ nọkwasịrị n’ocheeze ya, o gburu ndị ezinụlọ Beasha niile. O kweghị ka onye ya ọ bụla nke bụ́ nwoke+ ma ọ bụ ndị ga-abọrọ ya ọbọ ọbara+ ma ọ bụ ndị enyi ya fọdụ.
11 O wee ruo na mgbe ọ malitere ịchị, ozugbo ọ nọkwasịrị n’ocheeze ya, o gburu ndị ezinụlọ Beasha niile. O kweghị ka onye ya ọ bụla nke bụ́ nwoke+ ma ọ bụ ndị ga-abọrọ ya ọbọ ọbara+ ma ọ bụ ndị enyi ya fọdụ.