Diuterọnọmi 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+ 2 Ihe E Mere 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze wee sị ya: “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi+ na ị gaghị agwa m ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị naanị eziokwu n’aha Jehova?”+
11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+
15 Eze wee sị ya: “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi+ na ị gaghị agwa m ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị naanị eziokwu n’aha Jehova?”+