1 Ndị Eze 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Sọlọmọn nọkwasịrị n’ocheeze Devid bụ́ nna ya;+ ọbụbụeze ya wee guzosie ike nke ukwuu.+ 2 Ihe E Mere 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+ Ilu 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ime ajọ omume bụ ihe arụ n’anya ndị eze,+ n’ihi na ezi omume na-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na-eme ka obodo guzosie ike site n’ikpe ziri ezi,+ ma onye na-eri ngarị na-akwada ya akwada.+
1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+