Esta 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ahụ na-ebu ozi,+ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya e ji aga ozi eze, gawara ngwa ngwa+ n’ihi okwu eze; a kpọsakwara iwu ahụ na Shushan+ bụ́ obí eze. Maịka 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kegide ìgwè ịnyịnya n’ụgbọ, gị nwaanyị nke bi na Lekish.+ Ọ bụụrụ ada bụ́ Zayọn mmalite mmehie,+ n’ihi na ọ bụ n’ime gị ka a hụrụ nnupụisi Izrel.+
14 Ndị ahụ na-ebu ozi,+ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya e ji aga ozi eze, gawara ngwa ngwa+ n’ihi okwu eze; a kpọsakwara iwu ahụ na Shushan+ bụ́ obí eze.
13 Kegide ìgwè ịnyịnya n’ụgbọ, gị nwaanyị nke bi na Lekish.+ Ọ bụụrụ ada bụ́ Zayọn mmalite mmehie,+ n’ihi na ọ bụ n’ime gị ka a hụrụ nnupụisi Izrel.+