Ezra 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “N’afọ mbụ nke ọchịchị Eze Saịrọs,+ Eze Saịrọs nyere iwu banyere ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem. ‘Ka e wughachi ụlọ ahụ ka ọ bụrụ ebe ha ga na-achụ àjà,+ a ga-atọkwa ntọala ya, ọ ga-adị kubit iri isii n’ịdị elu, dịrịkwa kubit iri isii n’obosara,+
3 “N’afọ mbụ nke ọchịchị Eze Saịrọs,+ Eze Saịrọs nyere iwu banyere ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem. ‘Ka e wughachi ụlọ ahụ ka ọ bụrụ ebe ha ga na-achụ àjà,+ a ga-atọkwa ntọala ya, ọ ga-adị kubit iri isii n’ịdị elu, dịrịkwa kubit iri isii n’obosara,+