Jọn 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Abụ m ọnụ ụzọ ahụ;+ onye ọ bụla nke na-esi na mụ abanye ka a ga-azọpụta, ọ ga na-abanye, na-apụkwa ma na-achọta ebe ịta nri.+ Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
9 Abụ m ọnụ ụzọ ahụ;+ onye ọ bụla nke na-esi na mụ abanye ka a ga-azọpụta, ọ ga na-abanye, na-apụkwa ma na-achọta ebe ịta nri.+
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+