1 Ndị Eze 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ 2 Ihe E Mere 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Aịzaya 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-ewepụ ihe e ji kpuchie Juda. N’ụbọchị ahụ, ị ga-elekwa anya n’ebe a na-edebe ngwá agha+ n’ụlọ oké ọhịa.+
17 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+
16 jirikwa ọlaedo a gwara agwa rụọ narị obere ọta atọ (o ji maịna ọlaedo atọ machie obere ọta nke ọ bụla).+ Eze wee debe ha n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+
8 A ga-ewepụ ihe e ji kpuchie Juda. N’ụbọchị ahụ, ị ga-elekwa anya n’ebe a na-edebe ngwá agha+ n’ụlọ oké ọhịa.+