1 Ndị Eze 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee jiri mbadamba osisi sida wuo mgbidi ụlọ ahụ n’ime. Malite n’ala ụlọ ahụ ruo ná ntụhie uko ya, o ji osisi machie ime ya; o wee jiri mbadamba osisi junipa machie ala ụlọ ahụ.+
15 O wee jiri mbadamba osisi sida wuo mgbidi ụlọ ahụ n’ime. Malite n’ala ụlọ ahụ ruo ná ntụhie uko ya, o ji osisi machie ime ya; o wee jiri mbadamba osisi junipa machie ala ụlọ ahụ.+